Asụsụ Igbo agaghị anwụ
Amarachi Atama bụ nwaada Igbo ama ama na-agba mbọ maka nchekwa asụsụ Igbo makana ọ chọghị ka ya bụ asụsụ larie.
Ọ gwara BBC Igbo mkpa ọ dị iji hụ na asụsụ Igbo kwudosiri ike.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: