Chimamanda Adichie: Ịsepụ isi n'obodo apụtaghị na obodo ga-adị mma
Ka ọtụtụ mmadụ na-ekwu na ọ ka mma ka ndị nọbụ na mba ahụ a kpọrọ Biafra si Naịjirịa pụọ, ode akwụkwọ Chimamanda Adichie kwuru n'ezie na a na-emegide Igbo na Naịjirịa, mana ọpụpụ abụghị ihe ga-agwọ ya.