Chimamanda: Anyị niile bụ feministi

Aha onyonyo, Chimamanda akọwapụtala onye "feministị" bụ

Chimamanda Adiichie bụ nwaada Igbo bụ odeeakwụkwọ nke ụwa niile ma ama.

O ritekwala ntuli ugo n'ihe edemede di icheiche.

Chimamanda na-akọwa mpụtara feministi na ugwu kwesiri ụmụnwaanyị n'ala Igbo.

N'ihe onyoonyo a, o letara ndiiche nọ n'etiti ụmụnwaanyị Igbo mgbe gboo na ụmụnwaanyị Igbo ugbua.

Akụkọ ọzọ ga-amasị: