'Ụmụnwaanyị anyị kajara akaja'

Aha onyonyo, 'Ụmụnwaanyị anyị kajara akaja' - Charly Boy

Charly Boy kwuru na ụmụnwaanyị dị mkpa.

O kwukwara ihe ndị na-amasị ya ebe nne ya nọ na ụdịrị ihunaanya nne ya nwere ebe ya na umunne ya nọ.

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho

Akụkọ ọzọ ga-amasị: