Rice import ban: Mmachi rice ofesi mere ego bata n'ịkọ osikapa Abakaliki - Ọkọugbo

Aha onyonyo, Onye na-akọ osikapa Abakaliki

Jerry Oduma bụ ọgaranya.

Ọ kpatara ego ya n'ịkọ ugbo, nke osikapa bụ eze n'ime ihe ọ na akọpụta.

Oduma gwara BBC Igbo na ya enweghi ike ịrụ ọrụ ọzọ ma ọ bụrụ na ọ bụghị ọrụ ugbo.

Ọ sịkwa na ọ bụ ego ọ na-eweta n'ọrụ ugbo ka o ji azụ ụmu ya na mahadum.

Kirie etu o si arụpụta osikapa ya n'elu.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: