Delta state: Lee ka ndi Igbuzo si nwete ala ha
Akụkọ gboo kowara na ọ bụ otu nwoke aha ya bụ Umejie bụ onye mụpụtara Igbuzo.
Umejie bụ nwa eze Isu n’ime Anambra steeti, mana maka na o gburu mmadụ, nna ya achụọ ya na yabụ ala.
Mana nna Umejie bunyere ya otu ite ọgwụ, ọ gwara ya na ebe ọbụla ite a dara n’ala ka ọ ga-ebi.
Ọ bụ ala a ka ite a dara.
Ihe nkiri a gosiri ihe di iche iche onye ntaakukọ BBC Igbo hụrụ n'Igbuzo.

