Nkalagu Ebonyi: Gịnị mere o ji ewu taa

Yomi Shogunle

Ebe foto si, Yomi Shogunle/Twitter

Nkọwa foto, Yomi Shogunle bụzị Area Commander na Nkalagu
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ozi na-eru anyị ntị n'ụtụtụ a bụ na-akwagala Yomi Shungle Nkalagu, Ebonyi steeti.

Eji okwu na agba agba na ntị mara ya bụ onye uweojii nke ọkwa ya bụ Assistant Commissioner of Police na Bekee, dịka Frank Mba bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii sị kwuo.

"Ugbua Shogunle ga-abụzị Area Commander na Nkalagụ bụ ebe esi Abụja ọnọbụ zịga ya", Mba gwara BBC taa.

Ọtụtụ mmadụ na-aṅụrị ma na-ekwu ọtụtụ ihe gbasara nzipu a ezipuru Shogunle.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Gịnị butere okwu ndị a?

Nwaamadị a ekwuola ọkpụrụ okwụ gbakara ndị mmadụ ntị na mbụ.

Cheta na ọ bụ ya kwuru okwu mgbe ndị uweojii jidere ụmụnwaanyị dị otu narị n'Abuja bụ ndị ha sị na ha bụ ndị ji ahụ ha achụ ego.

Lee ihe o kwuru mgbe ahụ:

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Okwu a hiri odo na intanet niile bụ ebe ndị mmadụ katọrọ ya.

Joe Abah bụ onye ama ama na Twitter jijere ya na-ụdị a:

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Ihe ọzọ ejiri mara Shogunle bụ ịkpọchi akara Twitter ndị okwenyeghị n'okwu ha.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Ọ bụkwa n'akara Twitter ka ọ nọ nyụọ ahụrụ mgbe ọ sị ka ndị mmadụ ghara ịsụrụ ndị uweojii Bekee ma ejide ha, kama ha sụwara ha Bekeenkebi ma ha chọọ ka udo chia.

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Ihe ndị a mere nzipu a ezipuru nwaamadị a ji ewuewu.

Kedụ ihe chebiri ndị Nkalagu na ọbịbịa odokwu nwoke a?

Lee ihe ndị mamdụ kwuru.

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 8

Skip X post, 9

End of X post, 9

Akụkọ ga-amasị gị