'World Wide Web' agbaala afọ iri atọ

Ebe foto si, Getty Images
Mbido "world wide web" a ma dịka www, nọ na-ata arụ maka ihe ndị dịka ihe bekee kpọrọ "dial-up tone", websaịt ndị kpụkọrọ akpụkọ, CD e ji amụta ihe ndị a na-enye n'efu, nakwa ihe ndị ọzọ ga
na-atọ ọchị ugbua.
Afọ iri atọ taa, Tim Berners-Lee tinyere akwụkwọ mụpụtara "world wide web".
Iji mee ncheta ọmụmụ "www" a, ndị malitere iji ya mee ihe oge ọ malitere, ndị ụlọọrụ teknụzụ, nakwa ndị lara ezumiike nka site na ndọrọndọrọ ọchịchị, banyere Twitter ebe ha ji #Web30 na-echeta ihe mbụ ha mere n'elu "world wide web".
Lee ụfọdụ ndị tinyere ọnụ n'okwu a:
Al Gore bụbu osote onyeisiala mba Amerịka, so n'ime ndị kwuru okwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

N'afọ 1994, Bill Clinton bụbu onyeisiala mba Amerịka na Carl Bildt bụ praịm minista mba Swidin mgbe ahụ, bụ ndị isiala mba mbụ bu ụzọ zie ozi n'elu www.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

Mgbe o ruru afọ 2000 bụ afọ ụlọọrụ nyocha Pew dị na mba Amerịka nyochara mmadụ ole na-eji ịntanetị eme ihe, ihe karịrị ọkara mbaụwa amalitela iji ịntanetị.
Ọ ga-ara ahụ ichefu ụdịrị mkpọtụ "dial-up" ahụ na-eme mgbe gboo ahụ.
Ndị Google tinyere ya n'ihu ọrụ ha iji mee emume ncheta afọ iri atọ ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3

End of X post, 4

Gịnị dị iche n'etiti "world wide web" na ịntanetị?
Charles Babbage malitere ihe gbasara kọmputa n'ebe mbido senchuri 19, mana a rụghị kọmputa ọbụla ruo afọ 1939 mgbe a rụrụ nke mbụ, ka e hibechara ụlọọrụ kọmputa nke mbụ.
N'afọ 1960 na ụma, ụmụakwụkwọ abụọ malitere teknụzụ na-ebufe ozi site n'otu kọmputa banye ọzọ. Nke a bụ ihe a kpọrọ "apranet", mgbe mbụ ịntanetị na-apụta.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5

End of X post, 6

E mepụtara apranet a ka ndị agha mba Amerịka were ya na-akpa nkata oge a na-alụ agha "cold war". E mere nke a ruo mgbe afọ iri abụọ ọzọ ruru, oge Tim Berners-Lee wepụtara ihe na-ejikọ kọmputa ole na ole.
Etu a ka e si mụọ braụza ịntanetị na www.
Ugbua, a na-eche ịntanetị dịka Google Chrome, Mozilla Firefox na Internet Explorer. Berners-Lee ka anyị ga-ekele maka ya, makana ọ bụ n'afọ 1989 ka a kpọpụtara "braụza" n'ime ozi atụmatụ o wepụtara.
Ebe mbụ e kewapụtara n'ịntanetị bụ http://info.cern.ch/ ọ ka nọkwa ruo ugbua.

Ihe gbasara #Web30

Early websites
Ụlọọrụ ndị dịka Amazon na Craigslist gara na soshal midia igosipụta websaịt mbụ ha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7

End of X post, 8

End of X post, 9
Akụkọ ga-amasị gị: