Ariana Grande: Ụkọchukwu a emetọrọ ya n'ezie?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ndị mmadụ nọ na soshal midia ọkachasị ndị nso otiegwu Amerịka bụ Ariana Grande akatọọla otu onye ụkọchukwu maka etu o si metụọ ya bụ otiegwu aka oge na Akwamozu Aretha Franklin.
Bishọp Charles Ellis bụ ụkọchukwu duru ndị mmadụ n'akwamozu 'ezenwaanyị' nwụrụ anwụ bụ Aretha Franklin kpara otiegwu Ariana Grande aka n'ụzọ edoghị anya oge ọ na-ekele ya ka nwa ada ahụ gụchara otu egwu e ji mara Aretha amara n'ụlọakwa ahụ ụbọchị Fraide.
Mana ndị mmadụ bidoro ị gosi iwe ha mgbe ihe onyonyo pụtara gosiri ebe ụkọchukwu ahụ na-apị ya aka n'ara.
Nwata nwaanyị ahụ dị afọ 25 kwupụtara ya n'igwe okwu Twitter ya dịka sọshal midia nwuru ọkụ maka ihe mere.
Nke a mere na ha malitere atụmatụ ozi nke bekee kpọrọ hastag #RespectAriana iji gwaa nwoke ahụ ya kwanyere Ariana ugwu ruru ya.
@lisansqueen kwuru na o doro onye ọbụla anya n'Ariana anọkwataghị n'ihe onyonyo ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@AshleeMpreston kwuru na ụmụnwoke ndị kpọrọ ụmụnwaanyị asị na-ekwu maka mpekere uwe Misogyny yi,hapụ ịkwụ ookwu doro anya nke bụ na ụkọchukwu Ellis nyere nwaada ahụ nyoocha nke ara.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@thetrueempress kwuru na ọ bụ ihe a kpatara na ndị ntorobia adịghị aga ụka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@ozzyetomi kwuru n'ihe a na-asọ oyi ma cheta n'onwere ndị okenye na-emetọ ụmụaka etu a
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Ụkọchukwu Ellis apụtala rịọ Ariana na ndị ihe ya na-amasị mgbaghara maka etu aka ya 'siri gafee oke'.
Ọ gwara ụlọọrụ akụkọ AP na ya bughị ihe ọjọọ n'uche.
O sị, "Ọ bụ etu m si ekele ndị otiegwu ma nwoke,ma nwaanyị.
"Ndị niile kulirinụ, ekwere m ha n'aka, makpụọ ha. ọ bụ omen'ala anyị n'ụlọụka. Anyị na-egosi ịhụnanya."









