Tambuwal efeerela APC aka

Ebe foto si, @ọffịcalPDPNigeria.PNG
Dịka aka na-achị Sokoto steeti bụ Aminu Tambuwal kwuputara na ọ gbaghapụla APC banye PDP, ọtụtụ ụmụ Naịjirịa tụmadị ndị nọ na PDP na-eto nzọpụ ụkwụ ya.
Ozi pụtara na Tambuwal hapụrụ APC taa gawa PDP.
Tambuwal onye kwuputara nke a na Twitter ya, kwuru na-ya na ndị Sokoto kpara ya akpa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ọtụtụ ndị Sokoto pụtara n'igwe oge o mere nkwuputa ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Nke a na-eme ya gọvanọ atọ na-esi APC apụ.
Abalị ole na ole gara aga, Abdulfah Ahmed nke Kwara steeti nakwa Sam Ortom nke Benue steeti hapụrụ otu APC.
Ndị ụlọomeiwu etiti ruru mmadụ iri ise hapụkwara otu APC banye PDP maọbụ ADC.
Ihe ndị mmadụ na-ekwu
N'okwu ya, Ayo Fayose nabatara Tambuwal na PDP ma kwuo na ha ga-ejikọ aka ọnụ zọpụta Naijiria n'aka ndị ọchịchị nchịgbu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Ụfọdụ ndị Naijiria na-akwa gọọmentị emu sị na ha ga-ebido ugbua chetara ya njọ o mere oge gara aga.
Dipọ Awojide mara amụma na oge na-adịghị anya, EFCC ga-echeta na Gọvanọ Tambuwal zuru mkpịsịodee n'afọ 1994, ma mepere ya akwụkwọ ikpe ya ugbua.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@SmithVinci kwukwara n'otu olu ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Akụkọ ga-amasị gị