Buhari ebinyela aka n'akwụkwọ Bọjeti 2018

Muhhamadu Buhari

Ebe foto si, @BashirAhmaad

Nkọwa foto, Onyeisiala Buhari nyere ndị ụlọomeiwu etiiti Bojeti ọnwa isii gara aga
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Onyeisiala Muhammadu Buhari ebinyela aka n'akwụkwọ Bọjeti 2018, ọnwa isii e jiri bunyecha ya ndị ụlọomeiwu akwụkwọ ahụ.

Onyeisiala onye kwupụtara na ya ebinyela aka ya n'akwụkwọ bọjeti afọ na igwe okwu Twitter ya.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Cheta na ụlọomeiwu nke etiti manyekwuru N500bn na N8.612tn bu egọ bọjeti afọ 2018 nke onyeisiala nyere ha ka ha lebanye anya nke mere ka bọjeti gbalie rue N9.120tn.

Buharị tụrụ arịrị maka mgbanwe ndị ụlọọimeiwu mere n'akwụkwọ bọjeti ahụ ma kwuo na ọ bụ iji ghara ịga n'ihu na ịkpụ ụkwụ dịka o si gbasa nhazighari akụnaụba Naijiria nke na akpụ n'ala mere ya jiri mechie anya ma tinye aka n'akwụkwọ ahụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Mgbanwe ndị ụlọomeiwu mere dịka Buhari siri kọwa gụnyere iwepụ ego ruru ijeri N347 bụ ego a mapụtara maka ọrụ dị 4,700 ma tinye ọrụ nke onwe ha dị 6403 nke ego ya ruru ijeri N578.

Onyeisiala kwuru na ya ga-agba mbọ ihazigharị ihe gbajọrọ na Bojetị site na ime Bọjeti mgbakwụnye(supplementary budget).

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ