Ụmụ Naịjirịa na-manye ndị EFCC maka ụlọ ha jiri ijeri naịra 24 we rụọ

Ụlọọrụ EFCC

Ebe foto si, House of Reps NGR / Twitter

Nkọwa foto, Onyeisi EFCC Ibrahim Magu si ka e keele ya maka na ụlọ a kwesiri ịbụ 100 ijeri naịra
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Onyeisi ndị EFCC bụ Ibrahim magu ekwuola na ha mere nkeọma iji naanị ijeri naịra 24 we rụọ ụlọọrụ ha kwesiri iri otu nde narị naịra.

Ụlọ ahụ bụ ụlọelụ iri eruola pasenti 95 ka a rụchaa ya ma ọ ga-abụ isi ụlọrụ ndị EFCC ahụ.

Mana obi adịghị ndị Naịjirịa mma maka nnukwu ego ha ji rụọ ya bụ ụlọ.

Ụfọdụ ụmụ Naịjirịa akatọọla EFCC ma na-ajụ etu ndị achụ mpụ ga-eji ego ruru ole ahụ wee rụọ naanị ụlọọrụ.

Gịnị ka ndị mmadụ na-ekwu maka ụlọ ahụ?

Ndị mmadụ nọ n'akara ha na soshal midia na-ekwu ebumnobi ha na ihe ha chere gbasara ya bụ ụlọ na ego ole e jiri rụọ ya.

N'igwe twitter, Double Eph na-ajụ "Kedụ ka ndị ọrụ na-achụ mpụ ga-eji nde naịra 24 rụọ ụlọ ọrụ?"

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

N'akụkụ nke ya, Uncle Ajala na-ajụ ka nke a ọ pụtara na mpụ dị na EFCC?

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

N'aka nke ọzọ, Great Gracious kwuru na ya nwere ajụjụ, o kwuru na ajụjụ ya bụ ma ụlọọrụ ahụ ọ ga-enwetali ego niile ndị mmadụ zuru?

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Onyeisi ndụ ụlọomeiwu sineti na onyeisi ụlọ ndị nnọchite anya gara hụ ụlọ ọhụrụ ahụ makwuo na ọ dị mma nke ukwuu.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

EFCC n'onwe ha na-akwado sị ike maka mmepe ya bụ ulọọrụ.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Ndị EFCC na-akpachị ma na ejide ndị buru ego Naịjirịa n'ụzọ na-ezighi ezi ma kpọga ha ụlọ ikpe.

Presentational grey line

Akụkọ ga-amasị gị:

Presentational grey line