Kaycee Madu: Etu m ji si Mbaise bụrụ 'Minister' ikpe nkwụmọtọ na Canada

Aha onyonyo, Etu m ji si Mbaise bụrụ 'Minister ikpe nkwụmọtọ na Canada – Kaycee Madu

Kelechi "Kaycee" Madu bụ nwaafọ Okirika Mbaise, mana ugbua ọ bụzi Mịnịsta ikpe nkwụmọtọ na mba Canada.

Akụkọ ya gbasara ụwa niile n'izu gara aga nke mere ka BBC Igbo chọrọ ya gaa ka ọ kọọrọ anyị etu o si kpaa ya bụ ike.

Gere ihe ọ kọọrọ anyị n'onyonyoo dị n'elu.

Ndị mere akụkọ a bụ Chimamaka Ihenacho na Nnamdi Agbanelo.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: