Coronavirus: Kedụ etu ọrụ gị si ghere oghe nye coronavirus?

Ọtụtụ mmadụ alaghachịla n'ọrụ ha n'ọnwa ole na ole gọọmentị machichara ngagharị maka ọrịa coronavirus.

Mana egwu ka na-atụ ndị mmadụ ma ha onwereike ibute ọrịa a site n'ụlọọrụ ha.

Ya mere BBC ji wepụta ihe mkparịtaụka a ga-enyere ndị mmadụ aka ịchọpụta ma ha o nwereike ibute coronavirus n'ụlọọrụ ha dị iche iche.

Pịa aka ebe ka ị họọrọ ụdị ọrụ ị na-arụ ma chọpụta ohere dị, nke i nwereike iji bute coronavirus;