Oyetola ka ga-anọkwa n'ọkwa ruo mgbe Ụlọikpe kpebiri - Agbakoba

Adeleke gosiri na obi adighị ya etu esi nara ya mmeri ya

Ebe foto si, Twitter/@IsiakaAdeleke1

Nkọwa foto, Adeleke gosiri na obi adighị ya etu esi nara ya mmeri ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ọnọdụ Ademola Adeleke bụ onye ji ọkọrọtọ PDP were mee ntuliaka nke ndị Gọvanọ n'Osun steeti gbagwojuru ọtụtụ mmadụ anya ụgbụa.

Ebe ọtụtụ na-asị na ya bụ mmeri Adeleke meriri n'ụlọikpe ehibere maka ikpezi okwu dapụtara n'etiti ndị ndọrọndọrọ ọchịchị bụ ekwuchaa ọgwụ.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Davido na nwanaa ya nwoke, Adeleke

Ebe foto si, Davido/ Twitter

Nke bụ na onweghi ihe ọ fọrọ ka ya bụ nwanne nna Davido rigoro na ọchịchị.

Skip Facebook post

Content is not available

View content on FacebookBBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga.s

End of Facebook post

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Ụfọdụ na-ekwu na ụlọikpe ikpe mkpegharị nke Adegboyega Oyetola APC wegara ya bụ ikpe nwere ike ịtụgharị ya.

BBC Igbo kpọtụrụ okaikpe ukwu bụ Olisa Agbakoba ịmata ka ihe siri kwụrụ na ya bụ okwu.

Agbakoba kwuru n'ezie na Adeleke meriri ya bụ ikpe na ụlọikpe, mana Oyetola ewegala ya bụ okwu na ụlọikpe mkpegharị.

Olisa Agbakoba

Ebe foto si, Agbakoba/twitter

Nkọwa foto, Olisa Agbakoba (SAN)

O kwuru na "iwu nyere Oyetola ohere ịnọ na ọkwa dịka Gọvanọ Osun steeti ruo mgbe ụlọikpe mkpegharị ga-ekpebi ya bụ ikpe."

INEC kpọpụtara Gboyega Oyetola dịka onye meriri ntuliaka gọvanọ Osun

Ebe foto si, @Gboyega Oyetola

Ọ sịkwa na ọ bụrụ na ya bụ Oyetola emerie na ogogo ahụ na ọ ga-achiri gawa ruo mgbe ọ chizuru afọ anọ ya.

Akụkọ ga-amasi gị

Lee ihe nkiri anyị

Aha onyonyo, Ndị ụlọomeiwu Imo steeti a họpụtara ọhụrụ aga-enye Emeka Ihedioha aka n'ịkwalite ọchịchị steeti?