Eye care: Ihe ise ị ga-eme ka anya gị ghara ịkpọ

Aha onyonyo, Eye care: Ihe ise ị ga-eme ka anya gị ghara ịkpọ

Anya mmadụ bụ ugogbe o ji ahụ ụwa.

Ya mere o ji dị mkpa ka ọ kpachapụrụ ya anya.

Onye ọkammụta n'ihe gbasara ilekọta anya bụ Nneoma Sibigam kwuputara ihe ise i ga-eme iji chekwa anya gị.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Adline Okere

Akụkọ ndị ga-amasị gị: