Workers' Day: Lee ndị ọrụ nọ n'ihu agha Covid-19
Agha ọbụla biara obodo ọbodo ọbụla nwere ndị nọ n'ihu ya.
Ndị dọkịta, ndị nọọsụ, ndị na-emeputa ihe nri , ndị ntakụkọ so n'ụfodụ ndị ọru a.
Ọ dịghị fecha fecha mana ha ga na-anwa oke ha.
Kedụ ihe ị ga-asị ha?
Onye mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo