Ebonyi salt lake: Ihe mere ụmụnwoke anaghị aba mmiri a.

Aha onyonyo, Ebonyi salt lake: Ihe mere ụmụnwoke anaghị aba mmiri a.

Ebonyi steeti nwere ọtụtụ ebe na ihe nlegharị anya. Otu n'ime ha bụ mmiri Mmahi nke a kpọrọ "Ebonyi salt lake" n'olu bekee. Ị ma ka esi emepụta nnu ị na-etinye na nri gị?

Ị mana nwoke anaghị aba mmiri a.

Kirie ihe nkiri a ka ịchọpụta.

Onye mere akụkọ a: Chris Sanctus C. Okereke

Akụkọ ndị ga-amasị gị: