Akwa a daa, mmekọrịta anyị na ụwa ga-ebi - Ndị Nkwe
Ọkaikpe ọdinala, Robert Ohaeri gwara BBC Igbo na ọ bụ ndị be ha gara agha na Burma rụru akwa e ji aga be ha.
Akwa a nọzị n'ọnụ ọdịda ma ya bụru na agbataghị ọsọ imezi ya.