Joshua Vs Parker: Gịnị mere referii ji ewu?

Ebe foto si, Getty Images
Na abalị Satọde, nwaafọ Naịjiria na-anọchite anya ndị Briten bụ Anthony Olufemi Joshua meriri Joseph Parker bụ onye New Zealand n'asọmpị itiọkpọ nke mba ụwa ha kụrụ.
Mana onye na-ewu n'elu Facebook na Twitter bụ Giuseppe Quartarone bụ referii gburu asọmpi ahụ.
Ọtụtụ ndị itiọkpọ na-amasị na-ewe iwe na Quartarone na-egbosa dike abụọ ahụ itiọkpọ oge obụla ọgụ siri ike n'oge asompi ahụ.
N' okwu ha, nke a mere ka ọgụ ahụ ghara ịtọ ụtọ dịka o kwesiri.
Otu onye kpọrọ onwe ya 'Wiggy' kwuru: "E kiri m ọgụ ọzọ. Onye referii ahụ bụ ahịa ọghọm @EddieHearn A ghọgburu ndị itiọkpọ na-amasị. E mela itiọkpọ egwuregwu ndị mmadụ aghaghị emetụ ahụ?"
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2

End of X post, 3

End of X post, 4
Quartarone bụ aka ochie n'ọrụ referii, onye gbuola n'ọtụtụ asompi kara aka mgbe gara aga.
Otu n'ime ọgụ o gburu bụ ọgụ mere n'etiti Alexander Povetkin na Cedric Boswell ebe Povetkin nwetara nzere 'WBA, afọ asaa gara aga.

Ebe foto si, Getty Images
Cheta na Joshua nwere mmeri nyere ya ihe nrite WBO, nke mere ka o soro na ndị na-akụ ọkpọ nwere ihe nrite WBA, IBF nakwa WBO nke ndị agba heavyweight na mbaụwa.

Akụkọ ga-amasị gị