Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?

Aha onyonyo, Ị ma ego ole nsi akpị na-ada n'ahịa ugbu a?
Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?
Ị ma egoole nsi akpị na-ada n'ahịa ugbu a?
Nkọwa foto, Ị ma ego ole nsi akpị na-ada n'ahịa ugbu a?
Usoro e ji ewepụta nsi akpị
Nkọwa foto, Usoro e ji ewepụta nsi akpị

Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.

Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.

Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.

Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru ndekwuru nde dọla
Nkọwa foto, Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru nde dọla.

Ha sị na ọ na-ara ahụ maka na otu akpị nwere nsi dịka miligram abụọ.

I chere na ị ga-emenwu ụdị azụmahịa a?