Ihe anyị ma maka ogbugbu nwataakwụkwọ Justina 'Tiffany' Otuene

Ebe foto si, Tiffany Otuene
Ọnwụ ike otu nwata akwụkwọ aha ya bụ Otuene Nkang nwụrụ na agbawa obi.
Otuene Nkang ama dịka Tiffany bụ nwa akwụkwọ mahadum pọtakọt nọ afo 300 n’mahadum.
Akụkọ kwuru na ọbụ ndi nche nọ ọrụ n’ogbe ‘’NTA road Mgbuoba’’ bụ ndi hụrụ ozụ nwata nwanyi a.
Mgbe ha hurụ enyi ya nwoke ka obụ ozụ nwaada a eje itufu,ha kpọrọ ndi uweojii, ha wee nwụchịe ya.
Ihe oyonyo n’efeghịarị gosirị enyi ya nwoke ka ndị uweojii kefere ya aka azụ, kpọrọ ya gaa n’ụlọ ya.

Ebe foto si, Awajis George
Ime ụlọ ya dịka ụlọ-egwu, ọkpọọrọ ndi uweojii banye n’ebe ebusara‘’wheelbarrow’’
Ihe juru n’elụ ‘’wheelbarrow a bu akpa ọbara metụtara ekechịrị ọfụma.
N’ihe oyonyo ahu, ahụrụ ọbara wụsara na-ala.
Ọtụtụ mmadu kachọrọ ị ma onye nwoke a mere alụ a bụ nke oma.
Ndi hụrụ akukọ a n’soshal midia kwụru na nwoke a ji mma becasịa Tiffany ahụ, ha kwuru na ọbecaara akụkụ ahụ ya dị ịcheịche.
Otu ihe siri gbata kwụrụ, ụlọ uweojii River steeti a họpụtala ubochị ha-na ndị ụlọakụkọ ga-enwe mparịtaụka banyere nke a.









