'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani

Aha onyonyo, 'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani
'Ihe m ga-eme ma m bụrụ onyeisioche FCT' - Dantani
Ọ kọwara na ọchịchị ya ma ọbata ga-abụ nke ga emepe obodo
Nkọwa foto, Zadna Dantani, onye na-azọ ọkwa onyeisioche Amac na Abuja

Dantani Zadna onye ji pati PDP azọ ọkwa onyeisioche 'Abuja Municipal Council' (Amac) nke FCT na ntụlikaka a ga-eme na abalị iri abụọ na ọtụ nke ọnwa Febụwarị afọ 2026 akọwaala ihe ndị ọ ga-eme ma ọ banye n'ọche

Ọ gwara BBC Igbo na Amac nwere ọtụtụ ihe chere ya aka mgba mana ọ dị njikere imezu nkwa ndị okwere ndị bi na Amac.