Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ejima anyị jikọrọ ọnụ

Aha onyonyo, Co-joined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ejima anyị jikọrọ ọnụ
 Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ejima anyị jikọrọ ọnụ

Ikewa ụmụejima jikọrọ ọnụ bụ ọrụ tara ndị ọrụ ahụike akpụ n'ebe niile n'ụwa.

Amarachi, nne ụmụejima ha jịkọburu ọnụ akọọrọla BBC Igbo etu e si kewaa ụmụejima ya oge ha dị ọnwa asaa.

Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ụmụejima anyị jikọrọ ọnụ
Nkọwa foto, Conjoined twins: Etu anyị ji zọta ndụ ụmụejima anyị jikọrọ ọnụ

Dịka nchọpụta dọkịta ya siri kwuo, James na John jịkọtara ọnụ n'umeju. Ọ kọwara ihe ya na di ya gabigara oge ha na-eme nke a.

Ugbua, ụmụaka ahụ etoola ma nwekwa eziahụike.