Etu ụtụisi 15% na mbubata mmanụ ụgbọala ga-esi emetụta Ọwụwa Anyanwụ

Ọtụtụ ndị mmadụ rịọrịọ onyeisala Tinubu arịrịọ ka ọ mara ihe ọ ga-eme I ji bụtuo ọnụegọ mmanụ ụgbọala maka oke ahụhụ dị na obodo
Nkọwa foto, Ọtụtụ ndị mmadụ rịọrịọ onyeisala Tinubu arịrịọ ka ọ mara ihe ọ ga-eme I ji bụtuo ọnụegọ mmanụ ụgbọala maka oke ahụhụ dị na obodo
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Onyeisiala Bola Tinubu tinyere ụtụisi iri na ise na mbubata mmanụ ugbọala na Naịjirịa.

Tinubu sị na ebumnuche ya ime nke a bụ ịkwado nsipụta mmanụ ụgbọala na Naịjirịa.

Ka ọ dị ugbua,egọ mmanụ ụgbọala agbaliela elụ na mpaghara Ọwụwa Anyanwu dịka ụfọdụ ndị mmadụ katọrọ ego ụtụisi e tinyere ma kwuo na ọ ga-eme ka ihe isike ka njọ.

Nnyocha na mpaghara Ọwuwa Anyanwu gosiri na ọnụegọ mmanụ ụgbọala etinyechala ego n' Abia, Ebonyi, Imo, Anambra,nakwa Riva steeti ngwa ngwa gọọmentị mara ọkwa ahụ.

Akụrụngwa eji ere mmanụ ụgbọala nakwa ihe na-egosi egọ ole mmanụ ụgbọala mmadụ gbara
Nkọwa foto, Akụrụngwa eji ere mmanụ ụgbọala nakwa ihe na-egosi egọ ole mmanụ ụgbọala mmadụ gbara

Ọtụtụ ndị mmadụ rịọrịọ onyeisala Tinubu arịrịọ ka ọ mara ihe ọ ga-eme I ji bụtuo ọnụegọ mmanụ ụgbọala maka oke ahụhụ dị na obodo

ụfọdụ ndị BBC gbara ajụjụ ọnụ sị na ime njem ga-ara ndị mmadụ agụ ugbua etinyere ego nọ ọnụ mmanụ ụgbọala dịka ndị mmadụ na-akwado ị ba ọnwa emmume Decemba

Akụrụngwa eji ere mmanụ ụgbọala nakwa ihe na-egosi egọ ole mmanụ ụgbọala mmadụ gbara
Nkọwa foto, Akụrụngwa eji ere mmanụ ụgbọala nakwa ihe na-egosi egọ ole mmanụ ụgbọala mmadụ gbara
Pịa aka ebe a ka i soro anyị
Nkọwa foto, Pịa aka ebe a ka i soro anyị

Ọnụego mmanụ ụgbọala ugbua nọ na ọnụego ihe rụrụ narị itolu na iri anọ rụọ otu puku. (N940-N1000)

Ndị na-ere mmanụ ụgbọala sị na ha na-ere mmanụ etụ ha sị zụta. Ha kọwara na ndị nwere ụgbọala 'truck' na-aga na ọdọ ebe a na-amipụta mmanụ ụgbọala na-azụta ya n'ọnụego ntakịrị karịa ndị na-aga azụta na-aka ndị na-eregharị eregharị.

Ụgbọala bụ ndị njem na-abanye ebe a na-ere mmanụ ụgbọala
Nkọwa foto, Ụgbọala bụ ndị njem na-abanye ebe a na-ere mmanụ ụgbọala
Ụgbọala bụ ndị njem na-abanye ebe a na-ere mmanụ ụgbọala
Nkọwa foto, Ụgbọala bụ ndị njem na-abanye ebe a na-ere mmanụ ụgbọala