Ihe onyonyo na-egosi ụgbọelu 'kpọkasịrị' n'Ikeja bụ akụkọ ụgha

Ebe foto si, FAAN Screengrab
Ngalaba na-ahazị njem ụgbọelu na Naijiria bụ Federal Airport Authority of Nigeria (FAAN), ekwuola na akụkọ na ụgbọelu kpọkasịrị na Legọs bụ ụgha.
Ihe onyonyo na-efegharị gosiri ka ụgbọleu dara n'okporoụzọ dị nso ọdọụgbọelu 'Muritala Muhammed Airport' dị n'Ikeja, Legọs.
Dịka FAAN siri kwuo, ụgbọelu ahụ nọ "n'ije ikpeazụ ịga ebe onye zụrụ ya n'aka onye nwe ya".
Nnyocha ihe onyonyo ahụ nke onye hụrụ ihe mere kesara gosiri na ihe FAAN kwuru bụ eziokwu dịka o gosiri na ebu ụgbọelu ahụ ebu.
"Ihe onyonyo ahụ gosiri na ụgbọelu ahụ enweghị nku ya, nke bụ etu e si ama ụgbọelu a na-ebuga ihe.
Onye ji aha @IAMoluwafemi bụ ụzọ mee ebubo na ụgbọelu kpọkasịrị n'igwe okwu Twitter n'elekere asaa (7:37) nke abalị Mee 24, 2022.
Ọ sịrị na ya hụrụ ka "ụgbọelu dara n'ike n'okporoụzọ awara awara dị n'Ikeja ugbua."
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Onye ọzọ na-aza @Laweezyfire jiri ihe onyonyo ụgbọelu ahụ dị n'okporoụzọ saa ya na-ekwughị ihe ọbụla.
Nnyocha ihe onyonyo ahụ @Laweezyfire tinyere gosiri na ụgbọelu ahụ dị n'ụgbọala 'oge e sere onyonyno ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Mana n'agbayeghị nke a, ọbaọzị @Gistloversblog1 nke nwere mmadụ puku 240 na-eso ha gbasara ozi ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Ọbaozi na-agbasaozi ka njem okporoụzọ si aga @Gidi_Traffic ji ya bụ okwu mere ihe ọchị dịka ha jụrụ etu ụgbọelu ga-esi nọrọ n'okporoụzọ Ikeja
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Mana nchọpụta BBC Disinformation Unit mere gosiri na ibu ụgbọelu n'ụgbọala n'okporoụzọ ahụ abụghị ihe ọhụrụ.
N'afọ 2013, foto ụgbọala bu ụgbọelu aga n'okporoụzọ butere obi mmapụ na o nwere ike ọ bụrụ na ụgbọelu kpọkasịrị wuru na soshal midia.










