Simon Ekpa: Ihe mere m jiri sonye n'atụmatụ ịchọ nnwereonwe Biafra
BBC Igbo na Simon Ekpa onye Nnamdi Kanu nyebụrụ ikike ka ọ gbasa ozi na Redio Biafra nwere mkparitaụka n’ụbọchị Fraịde ebe o kwuru okwu nwere onwe ndị otu Ipob na etu o si metụta ndị Igbo na ndị ọnwụwa anyawụ nịịle.
- Simon Ekpa abụghị onye Ipob makana ọ naghị atụ ụtụ Ipob maọbụ aga nzukọ Ipob na Finland - DOS
- Ihe ise gbara ọkpụrụkpụ Simon Ekpa gwara BBC Igbo na mkparịtaụka ha nwere
- Twitter ewepụla ihe Simon Ekpa dere maka Joe Igbokwe
- Ndị DSS nyochara anyị ka anyi abụ ndị omekome oge anyị gara ịhụ Nnamdi Kanu - Ejiofor
- Ihe mere Simon Ekpa ji sị na ọ bụghịzị onye Naịjirịa
O kwuru ihe ole na ole nke gụnyere :
- Okwu iwu inọ n’ụlọ bụ Sit-at-home na etu o si emetuta oganihụ ndị Igbo
- Okwu etu gọọmentị Naịjirịa si akpasị ndị Igbo agwaa
- Okwu ọchịchị Ipob
- Ihe mere okwu nwere onwe ji enwuru ọkụ ugbua, dgz

