Ladipo Market: Etu esemokwu ngwa ahịa eweghachitere siri bute ọnwụ Felix Onu n'ahịa Ladipo

Aha onyonyo, Ladipo Crisis: Etu esemokwu ngwa ahịa eweghachitere sịrị bute ọnwụ mmadụ n'ahịa a

O ruola izuụka atọ kemgbe otu onye nwụrụ n'ọgbaghara dapụtara n'etiti ndị agha Naịjirịa na ndị na-azụ ahịa na Ladipo dị na Legọs.

BBC Igbo laghachiri ebe ahụ ịme nchọpụta gbasara nke bụ eziokwu.

Lee ihe anyị chọpụtara n'ebe ahụ.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: