Nnamdi Kanu na-ekwu uche ndị Igbo niile - Bishop Onuagha, Methodist Church, Onitsha Diocese
Bishop ụka Methodist bụ Livinus Onuagha ekwuola uche obi ya maka ihe gbasara mwuchi gọọmentị nwụchịri Nnamdi Kanu.
Onuagha kwuru na Nnamdi Kanu na-ekwu ọnụ ndị Igbo ma sị na nwụchi anụchịri Nnamdi Kanu abụghị nsogbu Naijirịa.
Gee ihe o kwuru n'uju ya.:

