Biafra Remembrance Day: Etu mgbọ sị tụọ nna m Emmanuel Nwaobosi oge ọ na-echekwa Ojukwu
Emmanuel Ike Nwobosi kọwaara etu nna ya bụ Emmanuel Nwobosi si lụọ agha Biafra n'akụkụ Odumegwu Ojukwu bụ ochịagha Biafra mgbe ahụ.
Ike gwara BBC Igbo na nna ya so na ndị ikpeazụ haziri iweghara ọchịchị n'ike na Naịjirịa nke afọ 1966.
Ọ gara n'ihu kwuo na egbe a gbara nna ya bụ Emmanuel Nwobosi oge ọ na-achekwa Ojukwu si na ihe nyere ya ezi nsogbu tupu ọ nwụọ.
Kirie ihe o kwuru n'uju:


