Mizwanneka: Ndị sị na m ji 'juju' ere ahịa m amaghị ahụhụ m tara kamgbe afọ asatọ gara aga - Nwanneka Nkumah
Nwanneka Nkumah (Mizwanneka), onye nwe Nwanneka Luxury Hair, kọọrọ BBC etu o si malite njem ya dịka onye na-ere ntutuisi na Instagram.
Ọ kọkwara gbasara ebubo ụfọdụ na-ebo ya na o ji juju ere ahịa ya.
Mizwanneka kwuru na o karịala afọ asatọ ọ malitere ire ntutuisi na Instagram iji hapụ ịnọ nkịtị na be di ya.
O kwukwara na ọ bụ di ya nyere ya nnukwu nkwado o ji malite.
Gere akụkọ ya n'uju n'onynyo a.
Onye mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanel




