Ọgba mbọ: Ide mmiri nakọrọ m nde kwuru nde ego ma lee etu m si kulie ọzọ - Cassandara Ndulue

Aha onyonyo, Nwaanyị na-akọ azụ

Ọtụtụ mmadụ na-eji ego achụ ego na-ekwu maka ọdachị ha na-ezute n'ụzọ mana nke Cassandra Ndulue metụtara n'ebe ọjọọ dịka udiri mberede o jir bịa.

Ọdoziakụ Ndule si na ya lapuru ụla were tete chọpụta na azụ niile ọ na-azụ a bụrụla ihe ide mmiri buru jewa.

Ọ sị na ihe gafere nde naira iri atọ na isii funarịrị ya n'otu ntabi anya.

N'akụkọ a, ọ kọrọ anyị njem ya nakwa etu ya Jiri na edi ihe mere nakwa njem o jere iji chọọ enyemaka iji malitekwe ọzọ.

Akụkọ ya na-agba anya mmiri mana ọ na-akwalitekwa mmụo ọfụma.

Kirie ya n'uju.

Ndị mere akụko a bụ Chiagozie Nwonwu na Nnamdi Agbanelo.