Ọgba Mbọ: Eji m osisi dịka nkụ arụpụta ihe ọgbara igbo gharịị - Samson Ejiofor

Aha onyonyo, Eji m osisi dịka nkụ arụpụta ihe ọgbara igbo gharịị - Samson Ejiofor

Akaraka dị n'iche n'iche dịka chi onye si nye onye.

Nke chi Samson Ejiofor nyere ya bụ iji osisi dịka nkụ arụpụta ihe mara mma.

Nke a bụ ụzọ o ji agbara onwe ya mbọ ma na-akpata ihe afọ ya ga-eri.

Ejiofor kọọrọ BBC Igbo etu o si malite, ihe ọ na-agabiga n'ọrụ ya nakwa ihe ọ na-elegara anya maka ọdịnihu.

Lee ihe nkiri ya n'elu.

Ndị mere akụkọ a bụ Chukwunaeme Obiejesi, Nnamdi Agbanelo na Chimezie Uche-Agbo

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: