Ọgba mbọ: 'Eji m ite uhie n'ụlọ na isacha ụgbọala mere aka ọrụ'

Aha onyonyo, Ọgba mbọ: Ụmụagbọghọ ji ite uhie n'ụlọ mere aka ọrụ

Amarachi Okafo bụ nwaada malitere ite uhie n'ụlọ kemgbe ọ nọ afọ abụọ na Mahadum.

Ka ọ gụchara akwụkwọ, ọ mepere ụlọọrụ ma wee ndị mmadụ na ya bụ ọrụ.

Ọ mepekwara ebe ana asa ụgbọala bụ nke na nye ya ego gbanyụụ.

Ọ bụ naanị ụmụnwaanyị bụ ndị na-arụ n'ụlọ ọrụ ya ndị dị na Anambra steeti.

Kirie ka ha si ete uri n'ụlọ.