Ọgbambọ: Lee nwafọ Igbo ji aka ya arụpụta igwe njuoyi

Aha onyonyo, Onye na-eme ntụ oyi

Obinna Nwakanma gara mahadum ma bụrụ onye na-arụrụ onwe ya ọrụ ugbua site n'iji akpakara na ntụ oyi mebiri emebi arụ igwe eji eme "ice block".

Lee akukọ a n'uju.

Onye mere akụkọ a bụ Kelechi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: