Ọgbambọ: Lee ka ị ga-esi ji tekinụzụ ree ahịa gị
Nwanne iheọma emerela ndị Igbo n'ọgbọ a.
Ngwa pata oche gị ka ị hụ na nkịtị etu ị ga-esi were ekwe nti gị maọbụ kọpụta gị ree ezigbo ahịa n'ekeresimesi a nakwa mgbe niile.
Mazi Ozone Mbanefo bụ ọkammụta na izụ ndị ntorọbịa iji n'ihe ngosi na soshal midia ree ahịa ha kọwapụtara nke a.