Rita Edochie: 'Ị chọwa mpa nnukwu na Nollywood, ị ga-esi n'otu 'room' banye 'room' ọzọ'

Aha onyonyo, 'Ịchọwa mpa nnukwu na Nollywood, ị ga-esi n'otu room banye room ọzọ'- Rita Edochie

Rita Edochie abụghị anụ taa na Nollywood.

Ome ihe nkiri a kwuru ka o si malite egwu ọ ma anya ya kamgbe afọ karịrị iri abụọ ma nyekwa ndụmọdụ etu ndị na-achọ ibanye ihe nkiri ga-esi bụrụ ọkaibe ma tọọ atọ na ya bụ ngalaba.

Ọ kpakwara anyị ọchị site n'imere anyị egwuregwu omenaala e ji mara ya. Bia ṅụrịa!

Akụkọ ndị ga-amasị gị: