Okwudili na Loveth Egbo bụ di na nwunye kpuru isi amụọla ejima ka ha sechara okwu
I chetara Okwudili na Loveth Egbo, di na nwunye kpuru isi kwuru na isi ha kpuru agaghị egbochi ha ime ihe ọbụla?
Ha abụọ mechara see okwu mere ka ha gbasatu nwa mgbe nta, mana ha bịaghachitara ọzọ.
Mbịaghachi ha bịaghachitara, Loveth atụrụ ime, mụta ejima.
Ọnụ ha juru n'ekele maka nkwado ndị mmadụ kwadoro ha ka ha hụchara akụkọ ha na BBC Igbo.
Lee ihe ha nwere ikwu n'uju:
Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo, Chioma Obianinwa na Ebere Ekeokpara.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: