Coronavirus Recovery: 'Etu m si bute ọria Covid-19 ma merie ya'

Aha onyonyo, Etu m si bute ọria Coronavirus ma merie ya

Dịka ọtụtụ ka na-ekwu na ọrịa coronavirus adịghị na Naịjirịa, nwa afọ Igbo, Joseph Chidiebere, butere ya bụ ọrịa.

Ọ maghị ebe maọbụ etu o si bute ya n'ihi na o meghi njem ọbụla.

O kwukwara na o cheghị na ya zutere onye ọbụla nwere ọrịa ahụ.

Mana site na mbọ ọ gbara, na sitekwa n'ike Chukwu, ọrịa ahụ ataghị isi ya.

Gere akụkọ ya n'uju n'ihe nkiri dị n'elu.

Ndị mere akụkọ a bụ Chukwunaeme Obiejesi na Chiemela Peter.

Akụko ndị ga-amasị gị: