Nnamdi Kanu: Ihe mere m ji akọtọ ndị mmadụ
Nnamdi Kanu bụ onye ndu otu Indigenous People of Biafra (IPOB) ekwuola ihe ndị o chere ga-eme ka ya na ndị ọchịchị nọ n'ala Igbo dị na mma ma jịkọta aka n'ichọta Biafra.
Gere ya n'uju ebe a:
Kanu sị na ọ bụghị naanị ndị mmadụ ka ọ na-akatọ na ọ na-akatọkwa onwe ya.
Na ọ bụrụ na onwe onye nwe atụmatụ ọzọ ka nke ya mma, na ọ ga-esonye onye ahụ.
Kirie ihe o kwuru n'uju ebe a;
Ndị mere ihe nkiri a:Chiagozie Nwonwu na Nnamdi Agbanelo