Uchechi Kanu interview: 'Ihe Nnamdi Kanu ji ego Ipob eme'

Aha onyonyo, Uchechi Kanu kwuru ihe di ya ji ego Ipob eme

Akụkọ na-efegharị na soshal midia gbasara Nnamdi Kanu na ebe o si enweta ego.

Ọ bụrụ na i chetere, Nnamdi Kanu na Asari Dokubo boro onwe ha ebubo nrụrụaka. Dokubo pụtara n'ihe onyonyo bo Kanu ebubo na ọ na-anata ego n'aka ndị gọvanọ mpaghara ọwụwa-anyanwụ.

Na mkparịtaụka BBC Igbo na nwunye Kanu bụ Uchechi nwere n'afọ 2018, ọ kọwara ebe di ya si enweta ego na ihe o na-eji ego Ipob eme.

Ọ kọwakwara etu o si akpata ego nke ya.

Gee ya n'uju ebe a.

Akụkọ ga-amasị gị: