Coronavirus in Nigeria: Nri asatọ ndị a ga-eme ka ahụ gị sie ike n'oge coronavirus a

Aha onyonyo, Coronavirus in Nigeria: Nri asatọ ndị a ga-eme ka coronavirus rie mbo mbo n'ebe ị nọọ

Onye bụbụ onyeisioche Independent National Electoral Commission (INEC) ma bụrụkwa ọkammụta n'ihe gbasara ọgwụ e ji agwọ ọrịa aha ya bụ Maurice Iwu akụwaala akụoyibo nsugbe.

N'ime ihe onyonyo a, ọ mara atụ ụfọdụ nri ga-eme ka ahụ gị dị ike ugbua dịka ọrịa covid-19 na-efegharị.

Gee ntị n'ihe o kwuru.

coronavirus
Akara ntụ-ntụ

Iwu kwuru na oge dịka oge coronavirus, ihe ga-azọ ọtụtụ mmadụ bụ ihe ha ritere n'ọnụ.

Gere ya n'uju ebe a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: