Palm Oil: 'Eji m ịsụ mkpụrụakwụ na mmanụ nri zụọ ezinaụlọ m'
Ezinma Ogbonna, bụ nwaanyị na-arụ ọrụ ubi nke gụnyere isụ mmanụ nri gwara BBC Igbo etu ya na di ya si zụọ ụmụ ha n'ogogo dị elu site n'ịsụ mmadụ nri a.
Ọ sị na ọ malitere orụ ubi kamgbe ọ lụrụ di rute ugbua ma kọwakwaa usoro ọ ji emepụta mmanụ nri a nakwa uru mmanụ nri bara n'ala Igbo.
Ọ gara n'ihu kwuo na ọ bụ site n'ịsụ nkwụ a ka ha ji rụta ụlọ ha.
Kirie ihe o kwuru n'uju;
Ndị mere ihe akụkọ a: Ikechukwu Kalu na Chiemela Peter
Akụkọ ndị ga-amasị gị: