Abakaliki Rice: Etu ụmụnwaanyị Ebonyi si eji ntụ ya akpa ego
Ka ụfọdụ n'ime anyị na-azụta osikapa anyị ji eme emume ekeresimesi, ndị ọzọ na ahọchapụta nke ha na ntụ osikapa.
Lee ka ụfọdụ ụmụnwaanyị Igbo bị n'Abakiliki, Ebonyi Steeti si akwado ọrụ osikapa.
Onye mere akụkọ a: Chris Sanctus C. Okereke

