Nwaanyị na-alụ ọgụ iji kwụsị ụmụagbọghọ ịgba akwụna

Aha onyonyo, Ndị na-ebuso ndị na-ere ụmụnwaanyị maka akwụnna agha

N'isi Obodo mba Congo DR, ịgba mgba enyere otu nwaanyị pụrụiche ikike ịgbanarị mpaghara ọjọọ ebe ọ nọ too.

Dịka onye mgba, Shaki bụ onye ọtụtụ ụmụaka na-akwanyere ugwu maka ọ na-enye ha ọzụzụ na okwuke.

Ụlọ ya bụ ebe ọtụtụ umụaka na-enweghi ebe obibi bi ma bukwara ebe ndi na-achọ ịgbanarị ndị chọrọ iwakpo ha.

BBC Africa Eye so Shaki banye ebe ọ na-agba mgba, na-alụ ọgụ iji nyere nwa ya nwaanyị ohere ibi ndụ.

Akụkọ ga-amasị gị: