World Disability Day: Nwaanyị kpuru isi na-eme achịcha
I hụtụla onye kpuru isi na-eme achịcha bekee ọfụma? Nke a bụ ihe BBC Igbo hụrụ mgbe anyị gara zute Amarachi Onyedilefu.
Nwagbọghọ a gwara anyị na o kpuru isi kamgbe ọ dị na nwata mana agbanyeghị ọdachị a, ọ gaala mahadum ma na-emepụta achịcha bekee.
Gere ihe ndị ọzọ ọmalicha ada Igbo a na-eme ga-akpalite mmụọ gị.
Ndị mere ihe nkiri a: Uche Akolisa na Vining Ogu
