World Mental Health Day: 'Obi ịdamba mere ka m chere na igbu onwe m kara m mma'

Aha onyonyo, World Mental Health Day: 'Obi ịdamba mere ka m chere na igbu onwe m kara m mma'

Nwaada rịaburu ọrịa obi ịdamba kọwara ihe butere ọrịa a nakwa ihe ndị ọ hụrụ n'ime ọnọdụ a obi ịdamba.

O kwuru na ọ nweghi ike ịkọwa ihe kpatara obi ji na-ada ya mba ma ọ bụrụ na a jụọ ya.

Nwaada gara n'ihu kwuo na nke a mere o ji chee na igbu onwe ya kaara ya mma.

Ọ dọkwara ndị mmadụ nwere obi ịdamba aka na ntị ka ha gaa n'ụlọọgwụ iji nyere onwe ha aka.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: