Mental Health: Ụzọ asatọ ị ga-eji mara onye chọrọ ịkwụ ụdọ ma nyere ha aka

Aha onyonyo, Mental Health: Ụzọ asatọ ị ga-eji mara onye chọrọ ịkwụ ụdọ ma nyere ha aka

Ihe gbasara ahụike ụbụrụ abụghị ihe dị mfe maọbụ ihe anya hụrụ

Kama na otu dọkịta n'ihe gbasara ahụike nke uche mere ka anyị mata na ọ bụghị naanị ihe a na-ahụ anya nwere ike ịrịa mmadụ

O kwukwara ụzọ ị ga-esi nyere ndị nọ na nsogbu aka.