Overcoming depression: ‘Ịzụ ụmụanụmanụ dọpụtara m n’echiche ịkwụ ụdọ’

Aha onyonyo, ‘Ịkpa ụmụanụmanụ dọpụtara m n’echiche ịkwụ ụdọ’

Iyke Elueze nwa afọ Igbo ndụ na-atọ ka nnu.

Ọ na-ama akwụkwọ ma bụrụkwa onye a ma ama n'ụlọakwụkwọ.

Mana egwu dagharịrị ka ọ banyere mahadum.

Nsogbu dị iche iche dakwasịrị ya nke mere o jiri gaa mahadum anọ tupu o nwee ike ịgụcha akwụkwọ mahadum.

Nsogbu emeghị ihe mgbe ọgbọ ya mere, butere ya oke echiche na obi nkoropu nke bụ na echiche igbu onwe ya banyere ya n'ime.

N'ihe onyonyo a, Iyke onye nwere nkịta iri, icheoku atọ nakwa otu nwamba, kọwaara BBC etu ịzụ amụmanụ si dọpụta ya n'echiche ikwụgbu onwe ya.

Lee akụkọ ije ya n'ihe nkiri a:

Akụkọ ga-amasị gị: