Nne gi na nna gị akuziiri gi maka mmekọrịta nwoke na nwaanyị?

Aha onyonyo, Gịnị ka ị ma gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị?

Ndị ntoroọbịa kwuru etu ha si mata ihe gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị.

N'oge ugbua, ndị ọkachamara na-ekwu na ọ dị mkpa ibido n'oge kuzibere ndị ntoroọbịa maka mmekọrịta nwoke na nwaanyị.

Nke a bụ iji mee ka ha mata ọghọm dị na okoro erughị eru wara ọgọdọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: